Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Uwe Ngwa Agha Nke Chineke

Uwe Ngwa Agha Nke Chineke

Ụbọchị Gasị 5

Kwa ụbọchị, agha ana adịghị ahụ anya nà-ada gburugburu gị— nke ana-ahụghị, nke ana-anụbeghị, ma nwee mmetụta ná ndụ gị nile. Onye iro raará onwe ya nye, nke ekwensu, nà-achọ ibibi ihe niile dị gị mkpa: obi gị, uche gị, alụmdi na nwunye gị, ụmụ gị, nrọ gị, akara aka gị. Atụmatụ agha ya daberè na ijidè gị mgbe iná amaghị ama na mgbe iná enweghị ngwa agha. Ọ bụrụ na ike nkwagharị ma njide n'ádighí njikere agwụla gi, ọmụmụ ihe a bụ maka gị.

Ọ ga-amasị anyị ikele LifeWay Women maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.lifeway.com/en/product-family/armor-of-god?vid=armorofgod