Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Iji Ịtụnanya Kpee Ekpere Site Na Mbido Ruo Ọgwụgwụ EkeresimesiIhe Atụ

Praying With Wonder Through Christmas

ỤBỌCHỊ 3 NKE 7

Ka anyị kpee ekpere:

Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka Ọkpara Gị were ọnọdụ Ya n’ime obi anyị n'Amụma Ọkwa Ọbịbịa a.

N'ime oge ihe nke ikwa ngwóngwó n'ime ọha mmadụ nke hụrụ ihe onwunwe n'anya, ịdị́ adị́ site na mbụ nke Ọkpara Gị na-echetara anyị ka O si dị oké ọnụ ahịa karịsịa nnọkọ oriri ọbụla na onyinye na nnata ihe ọbụla, karịsịa osisi Ekeresimesi niile na ihe mara nma niile eji chọọ ha nma.

Ọ dị na mbụ, ma dịkwa mma, karịa ihe ọ bụla dị n'ụwa a e kere eke. Mee ka obi anyị ju eju n’oge a n’ihi nnata anyị dịka onyinye, Kraịst n'Onwe Ya, ka anyị were na huta Ya dịka akụ anyị kachasịnụ.

N’aha Ya dị oké ọnụ ahịa ka anyị na-ekpe ekpere. Amen.

Ụbọchị 2Ụbọchị 4

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Praying With Wonder Through Christmas

Akụkọ Ekeresimesi jupụtara n'ihe ịtụnanya kwa ịtụnanya. Ma mgbe ụfọdụ nkọwa ya n'adị ka ihe ama ama nke n'eme ka mmetụta ya ghara ịdị ka ọ kwesịrị. Ihe ofufe ekpere ndị a dị́ obere na-enyere gị aka ịtụgharị uche n'ụzọ dị omimi n'ihe á n'atụghị anya ma baa oké uru mere, na akụkọ ihe mere eme nke mmadụ nọ n'ụwa a: na Chineke n'Onwe Ya bịara ghọọ otu n'ime anyị. David Mathis, onye isi nchịkọta akụkọ maka desiringGod.org na pastọ na Cities Church dị na Saint Paul, Minnesota dere ekpere ọ bụla.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele The Good Book maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.thegoodbook.com/the-christmas-we-didnt-expect