Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ụlọ Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa Emebere Maka ỤmụakaIhe Atụ

Children's Advent House

ỤBỌCHỊ 14 NKE 25

Taa bụ ụbọchị ịgụ atụmatụ ihe òfùfè gị na ụmụ gị n'agụghị ma gbaa obi gị ume site n'Okwu Chineke!

  • Gụọ Akwụkwọ Nsọ nke taa ma kpee ekpere ka Mmụọ Nsọ kwuo okwu n'obi gị. Riọ Onye-nwe-anyị ka O jiri olileanya Ya na ọṅụ Ya mejupụta gị, n’agbanyeghị ihe ọ bụla ị na-eche ihu.
  • Kpee ekpere ma nyefee Chineke ụbọchị gị. Rịọ Onye-nwe-anyị ka O nye gị amamihe, ọgụgụ-isi, na ọmịiko.
  • Kpee ekpere ka di gị na ụmụntakịrị gị nwee mmetụta na ọnụnọ Jizọs n'Ekeresimesi a. Rịọ Chineke ka O nyere gị aka ịhụ ihe ọma niile Ọ na-emere gị kwa ụbọchị.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 13Ụbọchị 15

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Children's Advent House

Ezigbo Nne, ọ na-adị gị ka oge Ekeresimesi ji ọsọ na ọgbaghara n'agabiga gị? Afọ a pụrụ ịdị iche. Ka gị na ụmụ gị chọpụta akụ nke ịhụnanya Kraịst n'Ekeresimesi a! Ụlọ Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa Emebere Maka Ụmụaka bụ ọmarịcha agụmagụ ihe òfùfè dị ụbọchị iri abụọ na ise, zuru ezù, nwere akwụkwọ ihe omume ịga ebipụta nke ga-enyere aka tụzie obi ụmụ gị n'ebe Onye-nwe-anyị nọ ma mee ka oge Ekeresimesi a bụrụ ihe bara uru nye gị!

More

Ọ ga-amasị anyị ikele Help Club for Moms maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://helpclubformoms.com