Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime ChinekeIhe Atụ

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

ỤBỌCHỊ 2 NKE 30

Ngozi Chineke dara, dika mmiri ọzịzọ Ya, n'elu onye ojọọ na onye oma.

Nnukwu ngozi nke ahụ ike, amamihe nke pụrụ iche, oganiru, ha niile si na njụpụta amara Ya, ha esighi na ọnọdụ mkparama agwa ndi na anata ha.

Omuma atu; oburu na ahu isi ike bu akara iji mara na mmadu na Chineke nọ na udo, anyi ekwesighi inwe ihe obula gbasara ezigbo agwa, maka na otutu ajọ mmadu na egolibe na ahu isi ike.

E nwere odi iche na ebe mmadu nọ, na ihe gbara ya gburugburu. Mmadu obula nwere ebe ọninọ ya, obu ihe ahu nọ na gburugburu ya, kwesiri ọnọdụ ya.

Anyi niile na eke ọninọ nke onwe anyi, otu anyi di, na emere anyi ya.

Obi uto bu na anyi na ewere naani ihe ndi ahu nọ gburugburu anyi, ga edewe anyi obi oma.
Obu nnukwu mgbakwasi ụkwụ nke ụzọ Kraisti, na abughi ezi okwu.

E nweghi ebe Akwụkwọ Nsọ kwụrụ maka Ọnye Ụzọ Kraisti bu “onye obi uto” kama Ọ juputara n'okwu maka añuri.

Obi uto na adabere na ihe ndi n'eme, mana ihe ndi n'eme enwekataghi kpasa añuri aka.


Ajụjụ Ntụghari Uche: Kedu otu ntarama ahụhụ si emetụta añuri m?
Ana m atọ ihunanya Chineke site na ngozi Ya nye m?


Nkọwa sitere na Ọru Aka Chineke, na Onyinyo Nke Ahụhụ, nke ndi Nkwụsa Ụlọ Ọrụ Nchọpụta

Okwu Chukwu

Ụbọchị 1Ụbọchị 3

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Oswald Chambers: Joy - Strength In The Lord

Chọpụta amamihe nke Oswald Chambers, onye odee nke Nke M Niile Maka Nkachasi Elu Nke Ya, n'ime akụ nke nghọta gbasara ọṅụ. Ọgụgụ ọ bụla na-egosipụta nhọta ndị sitere na Chambers, ya na ajụjụ maka ntụgharị uche nke onwe gị. Ka ọ na-agba gị ume ma na-ama gị aka site n'amamihe ya dị mfe na amamihe nke Akwụkwọ Nsọ di kponkwem, ị ga-ahụ onwe gị na-achọ itinyekwu oge na mkparita uka gi na Chineke.

More

We would like to thank Discovery House Publishers for providing this plan. For more information, please visit: www.utmost.org