Okwukwe na-amasị ChinekeIhe Atụ
Ka anyị kwuo banyere Sera.
Ihe Ọgụgụ Akwụkwọ Nsọ: Ndị Hibru 11:11 Site nʼokwukwe ọ natara ike ọmụmụ. Ọ bụ ezie na ọ gafeela oge ịmụta nwa, ọ bụladị Sera nʼonwe ya bụ nwanyị aga, nʼihi na ọ gụrụ onye ahụ kwere ya nkwa dị ka onye kwesiri ntụkwasị obi.
Tupu ị kwụsị ịtụkwasị Chineke obi, cheta na otu nwaanyị dị afọ iri itoolu tụụrụ ime.
Ị hụtụla nwanyị dị afọ iri itoolu mbụ?
Ị̀ hụla otú ahụ adịghị ma esikwaghị ha ike?
N’eziokwu, Sara dị afọ iri itoolu mgbe ọ tụrụ ime Aịzik.
Ohere dị n’ime okwukwe adịghị agwụ agwụ.
Ezi Okwukwe adịghị agharịpụ
Ezi okwukwe anaghị-egbu oge
EKPERE: Onye nwe m, nyere m aka ka m tụkwasị gị obi mgbe niile, ọbụlagodi mgbe ọnọdụ m na-ahụ anya dịka ihe ndị m na-apụghị ịnagide
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Echiche nke Oziọma ndị Hibru 11:6-11 Okwukwe bụ ntọala nke mmekọrịta anyị na Chineke. Onye ọ bụla nke chọrọ iso Chineke na-eje ije ma na-arụrụ Ya ọrụ, aghaghị ịmụta ịtụkwasị Ya obi.
More
Ọ ga-amasị anyị ikele Annie Fortunate maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.facebook.com/profile.php?id=100079911486748&mibextid=LQQJ4d