Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

ỤBỌCHỊ 29 NKE 40

Iba na Jerusalem na mmeri

Luk 19:28-41

  1. Gini ka m huru banyere Jisos n'ebea?
  2. Kedu ka m ga-esi gbasoo ihe banyere Ala-Eze mgbe ihe na-aga nke oma, na mgbe o naghi aga nke oma?
  3. O buru na m mara na m ga-anwu n'out izu-uka na-abia abia, kedu ka m ga-esi mee nke oma?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 28Ụbọchị 30

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/