Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Zakios
Luk 19:1-10
- Kedu ka inu-oku n'obi nke Zakios siri ama m aka n'iru?
- Kedu ka mmefu ego m siri gosi ihe obi m bu?
- Gini ka Jisos choro ka m gbanwee na ndu m?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/