Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Ikike nke Jisos
Luk 20:1-26
- Kedu ka Jisos siri mee ka ike ya puta ihe?
- Gini mere Jisos jiri ko akuko a igosiputa ubochi ikpe-azu Ya?
- Olee ikike m yere Jisos na ndu m?
- Kedu ebe m na-enyefebegh Jisos na ndu m?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/