Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Irara nye
Luk 22:40-65
- Kedu ihe di iche n'etiti Jisos na Peter n'ime nsogbu?
- Gini mere Jisos jiri na-ekwu okwu epkere n'ime nsogbu?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/