Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Okwu nke Jisos n'ulo-elu ahu
Luk 22:26-38
- Onye ka ibe ya ukuu?
- Onye bu onye-ndu n'Ala-Eze Chineke?
- Gini bu olu nke onye-ndu nke Ala-Eze?
- Kedu ka m ga-esi buru onye Jisos choro ka m buru n'Ala-Eze Ya?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/