Mmetụta Uche Di Nsọ - Azịza Akwụkwọ Nsọ Nye Ihe Ịma Aka ỌbụlaIhe Atụ
Ọtụtụ ihe na ndụ na-emechu anyị ihu. Ọ bụrụ na i kwere ka i mee otú ahụ, ị pụrụ iji ibe buru ibu nke ụbọchị ọ bụla nke ndụ gị na-alụso ndakpọ olileanya ọgu nke mmadụ ma ọ bụ ihe tụnyere n'ụzọ gị. Ndakpọ olileanya nwere ike eleghị anya ghọo agba nke ndụ anyị, n'ihi ndị mmadụ na ihe ndị n'eme na-adịghị ezute anyị otu anyị siri nwee olileanya ebe ha nọ.
Pọl onyeozi, bụ́ onye dere akwụkwọ Ndị Rom, na-enye anyị ụzọ ka nma iji soro ndakpọ olileanya karịa inwe nkụda mmụọ! Ihe Pọl ji ndidi na-akụzi n’akụkụ Akwụkwọ Nsọ a dị akọ dị mkpa bụ na mmechuihu enweghị ike iwepụ gị n'nzube Chineke banyere ndụ gị! Chineke emeele gị nhọrọ maka ịdị nma na maka akara aka, ya mere ndakpọ olileanya enweghị ike imegha ihe Chineke mewororịị. Mgbe anyị nwere nsogbu n'ime mmetụta uche anyị na nwee oke iwe n'obi anyị n'ihi ndakpọ olileanya nke ndụ kwa ụbọchị, anyị na-enye ndakpọ olileanya nke ọ bụla oke ikike na ndụ anyị. Otu n'ime igodo kachasị ukwuu iji soro ndakpọ olileanya bụ ịna emeso ha omume otu e kwesịrị isi hụ ha.
"Ị sị na nhọpụ Chineke pụọ" pụtara na akara aka gị aburula ihe gbanwerela ruo mgbe ebighị ebi; na mgbe mbụ a họpụtara gị maka akara aka na ịbu onye bara uru mana ihe nkụda mmụọ ahụ merenu agbanweela nzube Chineke banyere gị ruo mgbe ebighị ebi. "Ị sị na nhọpụ Chineke pụọ" ga-apụta na mgbe mbụ e mere gị nhọro mana ụfọdụ ihe mere ezurula nhọrọ gị. Ihe na-eme kwa ụbọchị ma ọ bụ onodu ndị ịna agabiga enweghị ikike imechu gị ihu na nhọro Chineke maka gị!
Pọl na-enye ahụ́ Kraịst ntụziaka ruo ọgbọ niile nke na-abịa, na nzaghachi anyị nye ndakpọ olileanya kwesịrị ịbụ ọñụ sitere n'obi. Akwụkwọ Nsọ nke King James sụgharịrị amaokwu a site n'iji okwu dị ịtụnanya, " - anyị na-anya isi n'ime mkpagbu, nakwa ..."
Anyị emeela ya n'ụzọ di njo! Anyị ekwetawo n’ụzọ n'ezighị ezi na mkpagbu, ma ọ bụ ndakpọ olileanya, bụ ihe mgbochi dị egwu, na-agbanwe ndụ, mgbe Akwụkwọ Nsọ, bụ́ ihe na-eduba anyị n'ime Eziokwu niile, na-agwa anyị na ndakpọ olileanya bụ oge awa anyị kasị mma. Ọ bụ ohere Ndị Kraịst nwere igosi na anyị, n’ezie, dị iche nakwa na anyị ji oge a ekpughe ebube e debere n’ime anyị. Anyị adịghị ebe ákwá n'ihi ndakpọ olileanya, anyị na-añụrị ọñụ n'ime ha. Anyị adịghị eti mkpu ákwá n'ihi ndakpọ olileanya, mana anyị na-ele anya akara mkpisiaka nke Chineke ka Ọ kpughe onwe ya.
Igodo: ụbọchị_iri abụọ na anọ
ụbọchị_iri abụọ na anọ.

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Chineke kere gị ma tinye gị n'oge a, ịhụ n'anya ndị a na-ekwesighị ihụ n'anya, igosipụta udo n'ọgba aghara, na imuke ọñụ a na-enweghị ike imenyu n'ọnọdụ ọ bụla. Nke a nwere ike ịdị ka ihe na-agaghị ekwe omume, ma ị pụrụ ime nke a site n’ịmụ ihe Akwụkwọ Nsọ nwere ikwu banyere mmetụta uche mmadụ gị sitere n’okike na otú ị ga-esi jikwaa ha. Ihe omumu ofufe a na-akuzi gbasara ihe ịma aka di mfe na ụfọdụ nke pụrụ iche anyị n'otu n'otu na-ebu agha kwa ụbọchị, ma na-enye ntụaka nke Akwụkwọ Nsọ otu ị ga-esi jikwaa mmetụta uche gị n'ụzọ nke Chineke. Igodo: gbasara gbasara https://my. bible. com/reading-plans/255 https://my. bible. com/reading-plans/255-holy-emotions/day/1.
More
Anyị ga-achọ ikele Carol McLeod na Just Joy Ministries maka iwepụta atụmatụ a. Maka ozi ndi ọzọ, biko gaa na:
www.justjoyministries.com