Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Ezigbo Onye Sameria
Luk 10:25-37
- Gini mere ndi-ndu nke okpukpe abuo ahu na onye ajuru aju jiri mee ihe di iche?
- Kedu onye no n'uzo m nke choro enyem-aka?
- Gini ka m ga-eme taa?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/