MgbagharaIhe Atụ
Mgbaghara Chineke chọrọ ka ị nọrọ n'udo, n'atụghị egwu, jupụta n'okwukwe, olileanya, na ịhụnanya, ọ bụghị ya? Ọ gaghị achọ ka ị na-echegbu onwe gị ma ọ bụ ka iwe ju gị n'obi. Amaokwu gasị n'ekwú maka mgbaghara dị́ n'ime Akwụkwọ Nsọ na-akụziri gị ka ị ga-esi bụrụ onye ime mgbaghara n'adịghị enye nsogbu.
Mmadụ n'ekwu, sị Ee, obi dị m ilu. A ga m anọgidekwa otu ahụ. Ihe e mere m jọgburu udele na njọ!
Chineke a n'ekwu, si Amara na-akwụsị ilu na nkewa. Ọ bụrụ na ịgbagharaghị - mfu ga-abiara onye ọ bụla. Ndị Hibru 12:15
Mmadụ n'ekwu, siKedụ ka m ga-esi agbaghara? Ọ na-adị m ka m ruru unyi.
Chineke a n'ekwu, si Ọ bụ nhọrọ dị mkpa ị ga-emerịrị. Ị ga-adị ọcha ọzọ. 1 Jọn 1:9
Mmadụ n'ekwu, si Akpọrọ m ndị niile mejọrọ m asị!
Chineke a n'ekwu, sị Onye na-agbaghara adịghị akpọ ONYE Ọ BỤLA asị. Akpọla onwe gị Onye Kraịst ọ bụrụ na ị n'akpọ asị. 1 Jọn 4:20
Amamihe na-abịa site na ịtụgharị uche na Okwu Chineke. Buru amaokwu n'isi maka nduzi ozugbo banyere ihe ọ bụla site n'alụmdi na nwunye ruo na mmekọahụ ruo n'ihe gbasara ego. Akụkụ Akwụkwọ Nsọ ndị a dị̀ na Ngwá mobaịlu anyị, Mac ma ọ bụ Windows programụ na MemLok Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị MemLok Ndị Ọzọ
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Mgbaghara. Ka anyị leba anya n’amaokwu ụfọdụ nke Akwụkwọ Nsọ. Chineke chọrọ ka ị nọrọ n'udo, n'atụghị egwu, jupụta n'okwukwe, olileanya, na ịhụnanya, ọ bụghị ya? Ọ gaghị achọ ka ị na-echegbu onwe gị ma ọ bụ ka iwe ju gị n'obi. Amaokwu gasị n'ekwú maka mgbaghara dị n'ime Akwụkwọ Nsọ na-akụziri gị ka ị ga-esi bụrụ onye ime mgbaghara n'adịghị enye nsogbu. Amamihe na-abịa site na ịtụgharị uche na Okwu Chineke.
More