Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MgbagharaIhe Atụ

Forgiveness

ỤBỌCHỊ 2 NKE 4

Mgbaghara Chineke chọrọ ka ị nọrọ n'udo, n'atụghị egwu, jupụta n'okwukwe, olileanya, na ịhụnanya, ọ bụghị ya? Ọ gaghị achọ ka ị na-echegbu onwe gị ma ọ bụ ka iwe ju gị n'obi. Amaokwu gasị n'ekwú maka mgbaghara dị́ n'ime Akwụkwọ Nsọ na-akụziri gị ka ị ga-esi bụrụ onye ime mgbaghara n'adịghị enye nsogbu.

Mmadụ n'ekwu siEe, e mejọrọ m ya n'ezie, mana enweghị m ike ịgakwuru ya ugbu a. 

Chineke a na-ekwu, siỌ bụrụ otu ahụ, ofufe na nrubeisi ị n'enye M abụghị nke eziokwu. Matiu 6:14-15


Mmadụ n'ekwu, si Enwere m okè ugboro ole m nwere ike ịgbaghara mmadụ.

Chineke a n'ekwu, siMba, ọ bụghị otu ahụ. Dabere na M. Ị dị ike ime ya ugboro ugboro. Matiu 18:21-22


Mmadụ n'ekwu, si E fuola m nke bụ́ na nloghachi m abụghị nke ga-ekwe omume, Ọ DỊGHỊ ONYE PỤRỤ ịkpọlata m.

Chineke a n'ekwu si Ṅụrịa. N'ihi na ihe ị chere, abụghị eziokwu. A nọ M, dị njikere i ka makuo gị ọzọ. Luk 15:20

Ụbọchị 1Ụbọchị 3

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Forgiveness

Mgbaghara. Ka anyị leba anya n’amaokwu ụfọdụ nke Akwụkwọ Nsọ. Chineke chọrọ ka ị nọrọ n'udo, n'atụghị egwu, jupụta n'okwukwe, olileanya, na ịhụnanya, ọ bụghị ya? Ọ gaghị achọ ka ị na-echegbu onwe gị ma ọ bụ ka iwe ju gị n'obi. Amaokwu gasị n'ekwú maka mgbaghara dị n'ime Akwụkwọ Nsọ na-akụziri gị ka ị ga-esi bụrụ onye ime mgbaghara n'adịghị enye nsogbu. Amamihe na-abịa site na ịtụgharị uche na Okwu Chineke.

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.memlok.com/wp/

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara