Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ịhụnanya na Alụmdi-Na-NwunyeIhe Atụ

Love and Marriage

ỤBỌCHỊ 5 NKE 5

Ọ bụ ezie na isiakwụkwọ a na-ekwu maka ịkwa iko, ma ọ na-enyekwa ndụmọdụ dị mma banyere ime ka alụmdi na nwunye anyị bụrụ mmekọrịta na-atọ ụtọ na nke na-eju afọ nke anyị na-arọ nrọ na ọ ga-abụ. Mgbe unu gụchara akụkụ Akwụkwọ Nsọ a n’olu dara ụda, kọọ ihe mbụ dọtara gị n’ebe di gị ma ọ bụ nwunye gị nọ na ihe ndị ị ka hụrụ n’anya banyere ha taa. Kama ịkparịta banyere ihe ndị kọrọ na alụmdi na nwunye unu, kọọnu akụkọ banyere oge unu na akpa ma n'echetaranu onwe unu ihe ndị mara mma mere n'oge ahụ. Dabere na ebe akụkọ unu du unu gaa, o nwere ike idi mkpa ka unu kpee ekpere ma ọ bụ hapụ ikpe ekpere n'oge a.

Okwu Chukwu

Ụbọchị 4

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Love and Marriage

Site n’ilekwasị anya n’alụmdi na nwunye anyị site n'ihe ndị e dere n’Akwụkwọ Nsọ, anyị na-enye Chineke ohere ikpughe nghọta ọhụrụ banyere mmekọrịta anyị na ime ka njikọ anyị sikwuo ike. Atụmatụ ihe ọgụgụ a na-egosipụta akụkụ Akwụkwọ Nsọ dị nlekwasị anya na echiche gasị dị kem kem kwa ụbọchị iji malite mkparịta ụka na ekpere gị na onye i lụrụ ga n'eme. Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị́ ụbọchị ise bụ nkwekọ n'eteghị aka iji nyere gị aka tinye uchu na mmekọrịta gị dị ruo ọgwụgwụ nke ndụ a. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee finds.life.church

More

Anyị ga-achọ ikele Life.Church maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ nke Ịhụnanya & Alụmdi-na-nwunye. Maka ozi ndị ọzọ gbasara Life.Church, gaa na webụsaịtị ha bụ: www.life.church

Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yiri Nke A Ị Gụchara