Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

ỤBỌCHỊ 9 NKE 40

Ihoro mmadu iri-na-abuo ahu

Luk 5:27-28; 6:12-16

  1. Kedu ka Jisos siri horo ndi na-eso uzo Ya?
  2. Mgbe Jisos siri "Bia soro m," gini ka nke a bu nye m?
  3. Kedu ka m gasi mee ihe Jisos mere mgbe m na-eme nhoro?
Ụbọchị 8Ụbọchị 10

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/