Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Okwu ekwuru n'elu ugwu (Agba nke abuo)
Luk 6:27-42
- Kedu onye di ka m n'ebe a?
- Kedu ihe Jisos na-agwa m?
- Kedu ihe ndi m ga-agbanwe na ndu m?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/