LUK 5:27-28
LUK 5:27-28 IGBOB
Mb͕e ihe ndia gasiri Ọ pua, hu onye-ọna-utu, nke anākpọ aha-ya Livai, ka ọ nọduru n'ulo-ùtú, Ọ si ya, Som. O we rapu ihe nile, bilie, so Ya.