Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ
Inyeju puku mmadu ise afo
Luk 9:11 - 17
- Gini ka m nwere inye?
- Kedu uzo m na-asi, "Enweghi m nke ga-ezuru m"?
- Gini ka m na-ele anya ka Jisos mubaa?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/