Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Atụ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

ỤBỌCHỊ 19 NKE 40

Onye mmuo ojoo

Luk 8:27-39

  1. Kedu ihe mere mmuo ojoo jiri atu Jisos egwu?
  2. Ndu mmadu di oke-onu-ahia; kedu ka Jisos siri gosi ya?
  3. Kedu ihe mere Jisos jiri gwa onye ahu achupuru mmuo ojoo ka o laa n'ulo ya?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 18Ụbọchị 20

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/