N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ
Okwu anyị dị ike. Ha nwere ikike igbu mmadu na ikike inye ndu. N'akwụkwọ Ilu, Sọlọmọn na-edekarị banyere ihe egwu na ndụ ike nke okwu ọnụ anyị. Ọ maara nke ọma ike nke okwu. N’ihi ya, Sọlọmọn gbara anyị niile ume ka anyị mara ụdị okwu anyị ga-agwa ndị ọzọ na mmetụta dị mma na nke na-adịghị mma ha nwere ike inwe.
Kedụ ụdị okwu ị na-ekwukarị - nke na-egbu egbu ma ọ bụ nke na-enye ndụ? Kọwaa.
Kedụ ụdị okwu ị na-ekwukarị - nke na-egbu egbu ma ọ bụ nke na-enye ndụ? Kọwaa.
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.
More
Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church