Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 14 NKE 35

Ọ bụghị naanị na anyị kwesịrị ịgwa ndị ọzọ okwu na-enye ndụ, kama anyị ga-ekwukwa ya maka ọnọdụ anyị na onwe anyị. Okwu na egbu-egbu anyị na-agwa onwe anyị nwere ike ịbụ ụfọdụ nke kachasị njọ.

Olee ụdị okwu ojoo na-agwa onwe gị? Olee ihe ị ga - eme ka ịkwụsị ikwuru onwe gị okwu ọjọọ ndị a?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 13Ụbọchị 15

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church