N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ
Egwu bu inwe okwukwe, mana ọ na etinye okwukwe gị n'ihe na-ezighi ezi. Egwu bu itinye okwukwe gi na “ọ bụrụ na”. Ọtụtụ n'ime egwu anyị na-elekwasị anya n’ihe nwere ike ime ma ọ bụ ghara ime. Enweghị ihe mere ị ga-eji tụọ ụjọ ihe na gaghị eme eme. Ndị dị n ’Akwụkwọ Nsọ gbasiri mbọ ike ịtụ egwu "ọ bụrụ na" nke onwe ha. I ga aguta taata banyere Mosis ‘ọ bụrụ na’ egwu na etu Chineke si nye ya ike iji merie egwu ya.
Kedu ụfọdụ n'ime "ọ bụrụ na" na - eme ka egwu tụọ gị?
Kedu ụfọdụ n'ime "ọ bụrụ na" na - eme ka egwu tụọ gị?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A
Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.
More
Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church