Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 10 NKE 35

Ọ bụrụgodị na ị na-agba mbọ ịkwụsị ịgwa ndị ọzọ okwu ọjọọ, ị ka ga-nwe ndidi ma ha na-agwa gị okwu ọjọọ.. N’ihi ya, ị ga-eme ihe Okwu Chineke gwara anyị mee mgbe ndị ọzọ gwara anyị okwu na-egbu egbu: ị ga-echekwa obi gị megide ha.

Kedụ ka ị ga - esi chebe obi gị ka ọ ghara ikwu okwu ọjọọ?

Okwu Chukwu

Ụbọchị 9Ụbọchị 11

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church