Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

N’sachapụ Mkpụrụ ObiIhe Atụ

Soul Detox

ỤBỌCHỊ 7 NKE 35

Ndị Kọlọsi 3 na-agba anyị ume ka anyị tinye uche anyị na Chineke ọ bụghị n'ihe ụwa, nke na-akpata echiche ọjọọ anyị. Otu ụzọ kacha mma iji bido ịtụkwasị uche gị na Chukwu bụ iwepụtakwu oge iji soro ya na-ekpe ekpere kwa ụbọchị ma na-agụkwa Okwu ya.

Kedu ụfọdụ echiche na-egbu egbu ị chọrọ ịgbanwe? Olee ụzọ ụfọdụ ị ga-esi bido ime mgbanwe ahụ?
Ụbọchị 6Ụbọchị 8

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Soul Detox

Anyị abụghị ahụ́ nke nwere mkpụrụ obi. Anyi bu nkpuru obi nwere aru. Ọ bụ ezie na ụwa na-akụziri anyị n'ụzọ ziri ezi ka anyị dozie ahụ anyị, oge ụfọdụ anyị kwesịrị ịgbanwe mmụọ anyị. Atụmatụ ụbọchị-35 a ga-enyere gị aka ịmata ihe mkpụrụ obi gị na-akụda, na ihe na-egbochi gị ịghọ onye Chukwu kere gị ka ị bụrụ. Ga-amụta site n’Okwu Chineke otu ị ga-esi kwụsị mmetụta ndị a na-emebi ihe ma were ibi ndụ dị ọcha maka mkpụrụ obi gị.

More

Anyi ga acho ikele Pastor Craig Groeschel na Life.Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu:www.life.church