Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Nhụchatụ

Ije-ozi Jisos
Luk 4: 16-31
- Ana m ekwu ezi-okwu na-atughi egwu?
- Kedu aja m na-achu maka okpukpo m na ije ozi m?
- Kedu ihe n na-eme mgbe Jisos gwara m okwu?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/