Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Nhụchatụ

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

ỤBỌCHỊ 3 NKE 40

Baptism nke Jisos

Luk 3: 1-23

  1. Kedu ka Jon siri gwa otutu ndi na-ege ya nti okwu?
  2. Gini ka Jon kwuru banyere Jisos?
  3. Kedu ka Chineke na Mmuo-Nso siri gbara Jisos ama na baptism Ya?

Okwu Chukwu

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/