Agba Ochie - Ndị Amụma NnukwuIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gazuo ndị amụma ukwu Agba Ochie - Aịzaya, Jeremaya, Abụ Akwa, Izikiel, na Daniel. Jírí naanị isi akwụkwọ ole na ole maka ọgụgụ kwa ụbọchị, atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-adị mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
More
This plan was created by YouVersion. For more information, please visit: www.youversion.com