Oge Iri Isii na Njem Agba Ọhụụ
60 Ụbọchị Gasị
Atụmatụ ọgụgụ akwụkwọ a ga - eduzi gị na agba Ọhụụ n’ime ụbọchị iri isii. Ọtụtụ akwụkwọ ga-agwa gị ihe, mana Akwụkwọ Nsọ nwere ike ịgbanwe gị. Gụọ naanị akwụkwọ nhọpụta ụbọchị ị ga - enwe ijuanya na ikike, nghọta na mgbanwe nke ga - eme na ndụ gị.
Anyi ga acho ikele Adventure Church maka iweputa nhazia. Maka nhe ndi ozi bara uru, biko hu: http://60day.adventurechurch.org
Banyere Onye Mbipụta