Agba Ochie - Nnukwu ndi Amụma
60 Ụbọchị Gasị
Atụmatụ a ndị mfe ga - eduga gị n’isi ndị amụma agba ochie - Aịsaịa, Jeremaia, Abụ. kwá, Ezikiel, na Daniel. Site na isi akwukwo ole na ole nke ubochi obula, atumatu a gabu ihe uku maka ọmụmụ ihe onwe onye ma ọ bụ otu.
Ndi YouVersion buputara atumatu a. Maka inweta nkọwa ndi-ọzọ, biko gaa na: www.youversion.com
Banyere Onye Mbipụta