Agba Ochie — Akwụkwọ Gasị nke AmamiheIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gazuo Akwụkwọ Ise Mbụ nke Amamihe - Job, Abụ Ọma, Ilu, Ekliziastis, na Abụ Nke Abụ. Nwéré naanị isi akwụkwọ ole na ole ịgà agụ kwa ụbọchị, nke a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ dị ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ̀ otù.
More
This Plan was created by YouVersion. For additional information and resources, please visit: www.youversion.com