Agba Ochie – Akwụkwọ Gasị nke MozisIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gazuo akwụkwọ ise mbụ nke Agba Ochie. Nwéré naanị isi akwụkwọ ole na ole ịgà agụ kwa ụbọchị, nke a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ dị ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ otù.
More
This plan was created by YouVersion. For more information, visit: www.youversion.com