Agba Ochie – Ndị Amụma Ndị NtaIhe Nhụchatụ

Taa bụ ụbọchị ịgụ ihe ndị ahụ ịna enweghị ohere wee gụọ ma ọ bụ ịnọ jụụ tụgharịa uche n'ihe ndị Chineke nọ na-akụziri gị n'ọgụgụ gị niile.
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga-eduru gị gazuo n'ihe gbasara ndị amụma nta nke Agba Ochie. N'igụ naanị isiakwụkwọ ole na ole kwa ụbọchị, atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-adị nma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ ọgbakọ.
More
This plan is provided by YouVersion. For more information, please visit: www.youversion.com