Agba Ochie – Ndị Amụma Ndị Nta

25 Ụbọchị Gasị
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga-eduru gị gazuo n'ihe gbasara ndị amụma nta nke Agba Ochie. N'igụ naanị isiakwụkwọ ole na ole kwa ụbọchị, atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-adị nma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ ọgbakọ.
Ọ bụ YouVersion nyere atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ọzi ndị ọzọ, biko gaa na: www.youversion.com
Banyere Onye Mbipụta