Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Mmeri gafee ỌnwụIhe Atụ

Victory over Death

ỤBỌCHỊ 6 NKE 7

Kpee ekpere: Chineke, ka mụ na Gi nwee njikọ n'ebe a, ka m na-achọ Gị n'ime Okwu Gị. Malite n'ilekwasị anya na obi mepere emepe iji hụ ihe Chineke nwere maka gị.

Gụọ: akụkụ Akwụkwọ Nsọ nke ahọpụtara obere obere. Huba ama okwu na nkebiokwu ndị ga-akpali mmasị gị ma gụọ ha ugboro abụọ.
Tụgharịa n'uche gi: n'ihe na-agba gị n'obi ka ị na-agụ. Chee echiche nke ọma banyere ihe Chineke na-agwa gị n'oge a n'ime ndụ gị.

Zaghachi: nye akụkụ Akwụkwọ Nsọ ị na-agụ. Gwa Chineke okwu kpọmkwem banyere ihe dị gị n’uche na n'obi gị. Chọọ ụzọ ị ga-esi bie ihe ị kpugheere.
Ụbọchị 5Ụbọchị 7

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Victory over Death

A na-agwa anyị mgbe niile, "Ọ bụ ihe ọzọ di n'ibi ndụ," mana okwu ndi di otu ahu adịghị eme ka ihe mgbu di na mmadụ inwụnahụrụ ndi nke ya di obere mwụte. Mụta ịgbakwụte Chineke mgbe ị na-agabiga otu n’ime ihe kasị sie ik...

More

We would like to thank American Bible Society for their generosity in providing this Uncover the Word reading plan. To learn more about Uncover the Word, please visit: www.AmericanBible.org

YouVersion na-eji kuki gasị iji hazie ahụmịhe gị. Site na iji webụsaịtị anyị eme ihe, ị na-anabata ojiji kuki anyị gasị dịka akọwara na Iwu Anyị Mebere Banyere Ihe Ndị Ahụ Gbasara Ndụ Ndị Mmadụ Nke Ha Na-Achọghị Ka Ọha Mara