Mmeri gafee Ọnwụ
7 Ụbọchị Gasị
A na-agwa anyị mgbe niile, "Ọ bụ ihe ọzọ di n'ibi ndụ," mana okwu ndi di otu ahu adịghị eme ka ihe mgbu di na mmadụ inwụnahụrụ ndi nke ya di obere mwụte. Mụta ịgbakwụte Chineke mgbe ị na-agabiga otu n’ime ihe kasị sie ike ná ndụ.
Anyi ga-achọ ikele Ndi Ogbakọ Akwụkwọ Nsọ Nke Amerika maka mmepe aka ha n'inye ihe atụmatụ ogụgụ a bụ Ikpughepu Okwu Chukwu. Imutakwụ ihe banyere Ikpughepu Okwu Chukwu, bikọ gaa na: www.AmericanBible.org
Banyere Onye Mbipụta