Epistụl Gasị Nke Agba Ọhụrụ na Ọrụ NdịoziIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ọgụgụ site na Pọláin, Pastoral, na Jeneral Epistụl Gasị adịbeghị mfe ruo otú a. Atụmatụ ihe ọgụgụ a, nke ndị ọma dị na YouVersion chịkọtarà wee nye, gà-enyere gị aka ịgụ akwụkwọ-ozi ọbụla dị na Agba Ọhụrụ n'ụzọ dị mfe. Anyị tinyekwarà ụfọdụ Isi-Akwụkwọ nke Ọrụ Ndịozi iji mee ka o jukwuo eju.
More
This Plan was created by YouVersion. For additional information and resources, please visit: www.youversion.com