Epistụl Gasị Nke Agba Ọhụrụ na Ọrụ Ndịozi

Ụbọchị Gasị 85
Ọgụgụ site na Pọláin, Pastoral, na Jeneral Epistụl Gasị adịbeghị mfe ruo otú a. Atụmatụ ihe ọgụgụ a, nke ndị ọma dị na YouVersion chịkọtarà wee nye, gà-enyere gị aka ịgụ akwụkwọ-ozi ọbụla dị na Agba Ọhụrụ n'ụzọ dị mfe. Anyị tinyekwarà ụfọdụ Isi-Akwụkwọ nke Ọrụ Ndịozi iji mee ka o jukwuo eju.
Ọ bụ YouVersion mepụtara Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa gasị, bikọ gaa na: www.youversion.com