Agba ochie
366 Ụbọchị Gasị
Ichoro iweputa oge we mua agba ochie nke akwukwo nso? Ihe Atumatu a nke ndi na aru oru na YouVersion chikotara onu, ge enyere gi aka igu agba ochie nile. Atumatu a gwakotara isi akwukwo si na ihe mgbe ochie, ilu, na akwukwo ndi amuma, mekwa ka iji atumatu a gua agba ochie di uto.
Ndi YouVersion.com weputara atumatu ihe ogugu a
Banyere Onye Mbipụta