OziọmaIhe Atụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ndi YouVersion kwadoro atụmatụ a eji agụ akwụkwọ nsọ, ka onyere gị aka ịgucha akwụkwọ ozi anọ nke ndi n'eso ụzọ Jesọs Christ dere na mkpụrụ ụbọchị ịrị atọ. Atụmatụ a g'enyere gị aka ịmụta ihe gbasara ndụ na ozi Jesọs Christ n'oge n'teghị anya.
More
YouVersion meputara atumatu a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa, biko gaa na: www.youversion.com