ABÙ ỌMA 149:6-9
ABÙ ỌMA 149:6-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha, iji bọọrọ mba niile ọbọ taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ, iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe, imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 149ABÙ ỌMA 149:6-9 Bible Nso (IGBOB)
Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha, Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha; Ibọ̀ ọ́bọ̀ n'aru mba nile, Ibara ndi nile di iche iche nba; Iji nkpọrọ ke ndi-eze-ha, Na iji nkpọro-ukwu ígwè ke ndi-ha anāsọpuru; Ime n'aru ha ikpé edere n'akwukwọ: Ihe mara nma ka ọ bu nke ndi-ebere-Ya nile nwere. Tonu Ja.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 149