Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 149:6-9

ABÙ ỌMA 149:6-9 IGBOB

Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha, Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha; Ibọ̀ ọ́bọ̀ n'aru mba nile, Ibara ndi nile di iche iche nba; Iji nkpọrọ ke ndi-eze-ha, Na iji nkpọro-ukwu ígwè ke ndi-ha anāsọpuru; Ime n'aru ha ikpé edere n'akwukwọ: Ihe mara nma ka ọ bu nke ndi-ebere-Ya nile nwere. Tonu Ja.