Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha, iji bọọrọ mba niile ọbọ taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ, iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe, imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya.
Gụọ Abụ Ọma 149
Geere nke a ntị Abụ Ọma 149
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 149:6-9
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị