1
Ọnụọgụgụ 22:28
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị mere ka ịnyịnya ibu ahụ kwuo okwu. Ọ jụrụ Belam ajụjụ sị, “Gịnị ka m mere gị i ji tie m ihe ugboro atọ?”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:28
2
Ọnụọgụgụ 22:31
Mgbe ahụ ka ONYENWE ANYị meghere anya Belam. Ọ hụrụ mmụọ ozi ONYENWE ANYị ka o ji mma agha ya guzochie ụzọ. Belam dara nʼala, gbatịa onwe ya nʼala nʼihu ya.
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:31
3
Ọnụọgụgụ 22:32
Mmụọ ozi ONYENWE ANYị ahụ jụrụ Belam ajụjụ sị, “Gịnị mere i ji tie ịnyịnya ibu gị ihe ugboro atọ? Abịara m igbochi gị ka ịla nʼiyi dị na-eche gị ghara irute gị.
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:32
4
Ọnụọgụgụ 22:30
Ịnyịnya ibu ahụ gwara Balam okwu ọzọ sị ya, “Ọ bụ na mụ onwe m abụghị ịnyịnya ibu gị nke ị na-anọ nʼelu ya ogologo oge ndị a niile? Ọ dịla mgbe m si otu a meso gị omume nʼime ndụ m niile?” Belam zara sị ya, “Ee.”
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:30
5
Ọnụọgụgụ 22:29
Belam zara ịnyịnya ibu ahụ sị, “Ọ bụ nʼihi na i meela ka m dị ka onye nzuzu! Nʼezie, a sị na m ji mma agha nʼaka m, agaara m egbu gị.”
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:29
6
Ọnụọgụgụ 22:27
Nʼihi nke a, mgbe ịnyịnya ibu ahụ hụrụ mmụọ ozi ONYENWE ANYị o dinara ala nʼokporoụzọ. Nʼoke iwe, Belam ji mkpara dị ya nʼaka tie ya ihe ọzọ.
Nyochaa Ọnụọgụgụ 22:27
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị