1
Ọnụọgụgụ 23:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Chineke agaghị agha ụgha, nʼihi na ọ bụghị mmadụ. Ọ gaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị nwa mmadụ. O kwuola okwu, ma ghara ime ihe o kwuru? O kwela nkwa ma ghara imezu nkwa o kwere?
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọnụọgụgụ 23:19
2
Ọnụọgụgụ 23:23
Ọ dịghị mgbaasị ga-emegide ha. Ọ dịkwaghị ịgba afa a pụrụ iji megide Izrel. Nʼihi na ugbu a, ihe dị otu a ka a ga-ekwu banyere Jekọb na Izrel. ‘Lee, ihe Chineke mere ha.’
Nyochaa Ọnụọgụgụ 23:23
3
Ọnụọgụgụ 23:20
Chineke enyela m iwu sị m gọzie ha. Ọ gọziela ha, a pụghịkwa ịgbanwe ya!
Nyochaa Ọnụọgụgụ 23:20
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo