Mgbe ahụ ka ONYENWE ANYị meghere anya Belam. Ọ hụrụ mmụọ ozi ONYENWE ANYị ka o ji mma agha ya guzochie ụzọ. Belam dara nʼala, gbatịa onwe ya nʼala nʼihu ya.
Jehova we saghe anya Belam abua, o we hu mọ-ozi nke Jehova ka ọ nēguzo n'uzọ, mma-agha-ya amiputara amiputa di kwa n'aka-ya: o we rube isi, kpọ isi ala n'iru-ya.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo