Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. JỌN 4:19
![Ịchọta Uzọ Gị laghachikwute Chineke](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F1677%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Ịchọta Uzọ Gị laghachikwute Chineke
Ụbọchị 5
Ị na-achọkwu ihe na ndụ? ịchọkwu ihe na-agụsi gị agụụ ike ịlọghachikwute Chineke — ebe ọ bụla mmekọrịta gị na Chineke dị ugbu a. Anyị niile na-ahụ ihe nrịbama ma ọ bụ n’teta -ka anyị na-achọta ụzọ anyị laghachikwute Chineke. Njem site na nke ọ bụla n'ime ihe nteta ndị a ma mechie ebe dị n'etiti ebe ịnọ ugbu a na ebe ịchọrọ ịnọ. Anyị chọrọ ịchọta Chineke, ọ chọrọ nke ukwu ka a chọta ya.
![Nkwa Ahụ](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F4265%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Nkwa Ahụ
Ubọchị 6
N'ime Atụmatụ Akwụkwọ Nsọ ndi Life.Church a, di na nwunye isii na -ede maka nkwa agbamakwụkwọ isii nke ha na -ekwughi n'ihu ọha ebe ịchụàjà. Nkwa ndị a nke nkwadebe, ihe kacha mkpa, nchụso, mmekọ, ịdị ọcha na ekpere bụ nkwa na -eme ka alụmdi na nwunye rụọ ọrụ ogologo oge gafere agbamakwụkwọ. Ma ị lụrụ di ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ na -eche maka ya, oge eruola ime nkwa ahụ
![Obi isi ike](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F53%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Obi isi ike
Otu Izu
Mụta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara atụghi ụjọ na obi isi ike. Atụmatụ ọgụgụ “obi isi ike” na-agba ndị kwere ekwe ume site n'ichetara ha ndị ha bụ n'ime Kraịst ma n'ime alaeze Chineke. Mgbe anyị bụ nke Chineke, anyị di nwere onwe ịbịakwute Ya n'enweghị ogbachi ọbụla. Gụgharịa--ma ọ bụ ikekwe nke mbụ--mmesi obi ike na ọnọdụ gị n'ime ezi na ụlọ Chineke di nchebe.