Ịchọta Uzọ Gị laghachikwute Chineke
![Ịchọta Uzọ Gị laghachikwute Chineke](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F1677%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
5 Ụbọchị Gasị
Ị na-achọkwu ihe na ndụ? ịchọkwu ihe na-agụsi gị agụụ ike ịlọghachikwute Chineke — ebe ọ bụla mmekọrịta gị na Chineke dị ugbu a. Anyị niile na-ahụ ihe nrịbama ma ọ bụ n’teta -ka anyị na-achọta ụzọ anyị laghachikwute Chineke. Njem site na nke ọ bụla n'ime ihe nteta ndị a ma mechie ebe dị n'etiti ebe ịnọ ugbu a na ebe ịchọrọ ịnọ. Anyị chọrọ ịchọta Chineke, ọ chọrọ nke ukwu ka a chọta ya.
Anyị ga cho i kele Dave Ferguson, Jon Ferguson na WaterBrook Multnomah Publishing Group maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://yourwayback.org/
Banyere Onye Mbipụta