Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Obi isi ike

Obi isi ike

7 Ụbọchị Gasị

Mụta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara atụghi ụjọ na obi isi ike. Atụmatụ ọgụgụ “obi isi ike” na-agba ndị kwere ekwe ume site n'ichetara ha ndị ha bụ n'ime Kraịst ma n'ime alaeze Chineke. Mgbe anyị bụ nke Chineke, anyị di nwere onwe ịbịakwute Ya n'enweghị ogbachi ọbụla. Gụgharịa--ma ọ bụ ikekwe nke mbụ--mmesi obi ike na ọnọdụ gị n'ime ezi na ụlọ Chineke di nchebe.

Ọ bụ YouVersion mepụtara atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ agbakwunyere na akụrụngwa, bikọ gaa na: www.youversion.com
Banyere Onye Mbipụta