Nrubeisi
![Nrubeisi](/_next/image?url=https%3A%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F54%2F1280x720.jpg&w=3840&q=75)
14 Ụbọchị Gasị
Jizọs n’Onwe Ya kwuru na onye ọ bụla hụrụ Ya n’anya ga-erube isi na nkuzi Ya. N'agbanyeghị ihe ọ na-efu anyị n'onwe anyị, nrubeisi anyị dị Chineke mkpa. Atụmatụ ihe ọgụgụ nke “Nrubeisi” na-edu anyị ije site n'ihe Akwụkwọ Nsọ na-ekwu gbasara nrubeisi: Otu esi akwugidesi ike n'echiche nke iguzosi ike n'ezi ihe, ọrụ ebere ná ndụ anyị, otu nrube isi si eme ka anyị nwere onwe anyị na gọzie ndụ anyị, na ihe ndị ọzọ.
Ọ bụ YouVersion mepụtara Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa gasị, biko gaa na: www.youversion.com
Banyere Onye Mbipụta